"contactpage-affcom-chapter-thorg-application-subpage-label":"'''Weta njik\u1ecd URL obere ihu nke ntinye akw\u1ee5kw\u1ecd\u1ee5l\u1ecd\u1ecdr\u1ee5 g\u1ecb na Mta-Wiki'''\n\nNke a b\u1ee5 ihu i mebere na nz\u1ecd\u1ee5kw\u1ee5 nke mb\u1ee5 nke isi/mmep\u1ee5ta usoro nch\u1ecbk\u1ecd ngalaba",
"contactpage-affcom-chapter-thorg-bylaws-label":"'''Weta njik\u1ecd URL nye iwu \u1ee5l\u1ecd\u1ecdr\u1ee5 g\u1ecb na Meta-Wiki'''\n\nNlenwo iwu b\u1ee5 nz\u1ecd\u1ee5kw\u1ee5 mb\u1ee5 maka nnabata d\u1ecb ka alaka/ngalaba, ma a ga-adezu ya tupu e mebe ihe \u1ecd b\u1ee5la ga-eme otu ah\u1ee5 nke a nabatara, d\u1ecb ka imepe \u1ecdwa n'\u1ee5l\u1ecd ak\u1ee5, inwe nzuk\u1ecd nd\u1ecb nch\u1ecdp\u1ee5ta, ma \u1ecd b\u1ee5 ndebanye n'ebe o kwes\u1ecbr\u1ecb n'obodo g\u1ecb. Onye nn\u1ecdchite anya AffCom ga-akpat\u1ee5r\u1ee5 g\u1ecb maka aj\u1ee5j\u1ee5\u1ecd b\u1ee5la ga, aroga ma \u1ecd b\u1ee5 mgbaziga."